×

تحذير

JUser: :_load: غير قادر على استدعاء المستخدم برقم التعريف: 558

Igbo

Ịmụ Nwa ọhụọ na ememe ya

Ịmụ nwa n'ala Igbo bụ oke ihe. Kama ememe ya na-adị iche site n'obodo rue no obodo  ọzọ. N'ala m bụ Ovim, Isuikwuatọ, ihe mbụ umu nwaanyi  na-eme ma amụọ nwa ohụọ bụ iti "Ụma Mooh". Mgbe ụfọdụ, ụmụ nwoke aga egbe iji gosi n'obi di ha ụtọ

Ịlụ Nwaanyị n'Ovim bụ ihe eji ama mgbe nwoke kwere na ya a bụrụla dimkpa tozuru etozu. Ahụ dimkpa ahụ ogwogwo imi ya!

Mkpụrụ ọji di oke mkpa n'ala Igbo.. Ihe e ji ọji eme n'ala Igbo buru ibu dike ikpụ ọbia, ilu nwaany, ime ememe ọkọchi m'ọbụ udu mmiri, ikwa ozu

Ịgọ Ọji N'Ala Igbo

Ndigbo  find their home in a rich and fertile crescent created by the lower Niger River, predominantly within South-Eastern and a minority in South-Western Nigeria. Their population is  presently estimated to approximate  forty(40) to fifty five(55) million people around the globe.

الصفحة 1 من 4

Related items

Top
We use cookies to improve our website. By continuing to use this website, you are giving consent to cookies being used. More details…