Igbo
Ịmụ Nwa ọhụọ na ememe ya
Ịmụ nwa n'ala Igbo bụ oke ihe. Kama ememe ya na-adị iche site n'obodo rue no obodo ọzọ. N'ala m bụ Ovim, Isuikwuatọ, ihe mbụ umu nwaanyi na-eme ma amụọ nwa ohụọ bụ iti "Ụma Mooh". Mgbe ụfọdụ, ụmụ nwoke aga egbe iji gosi n'obi di ha ụtọ
Ịlụ Nwaanyị n'Ovim bụ ihe eji ama mgbe nwoke kwere na ya a bụrụla dimkpa tozuru etozu. Ahụ dimkpa ahụ ogwogwo imi ya!
Mkpụrụ ọji di oke mkpa n'ala Igbo.. Ihe e ji ọji eme n'ala Igbo buru ibu dike ikpụ ọbia, ilu nwaany, ime ememe ọkọchi m'ọbụ udu mmiri, ikwa ozu
Ndigbo find their home in a rich and fertile crescent created by the lower Niger River, predominantly within South-Eastern and a minority in South-Western Nigeria. Their population is presently estimated to approximate forty(40) to fifty five(55) million people around the globe.